Ndi be anyi mmama nu. Nke onye chiri ya zere. Anyi abatala nu na afo ohuru 2018. Ekele diri chineke onye nyere anyi ndu ma chebe kwa anyi were dupata anyi na afo a. A ma m na onye obula anata go ebe obi aru oru ma obu azu ahia?
Ndi natara ulo,unu agakwara agba m nkwu na mme mme ndi ozo emegasiri? Okpotukwara akpotu na ebe nile na onwa Desemba.
A ma m na ahu disi onye obula mma?
Ekpere m bu ka afo a diri anyi na ezi na ulo anyi mma,afo a ga abu afo ngozi,mbuni elu na oganiru na aha JESUS....AMEN
Ngwanu ka emesia.
Stella, olee otú i si eme taa na ekele maka ekpere na ịhụnanya ruo ugbua, ana m aga na Ikare, ala ala na-eme ihe ngwa ngwa, ma laghachi na Lagos site na Thursday. Chineke na-agọzikwa gị
ReplyDeleteMc pinky
An Idealist
Adeniji Ana m ekele gi o!🙌
Deleteị hụrụ n'anya, olee otú ị dị ma nwee olileanya na ị dị mma. Chukwu gozie gị
DeleteMc pinky
I really wish I could read igbo.
ReplyDeleteBut I remember JSS1 third term, when our igbo teacher told a few of us not to step foot in her class the next term.
I wouldn't blame her tho, I scored 33/100.
Finally found my calling in yoruba. Where my Yoruba teacher nicknamed me 'omo nna to n ko fuji'
That's our love for us. The one who avoided it. We are here in 2018. Thanks to God who gave us life and preserved us and brought us here this year. Do I know that anyone who is receiving a job or a job?
ReplyDeleteDo you have a home, and you have to write my book and other events? It also took place throughout the month of Desemba.
Do I know that everyone is good?
My prayer is that this year for us and our family, this year will be a blessing, a wave of rain and an earthquake in the name of Jesus .... AMEN It will
be later.
Na wetin Google talk say u talk be this 😂😂😂
Hahahaha 😁
DeleteGoogle egbu kwanu m o!
Eka joy daalu nne
Google lied in this case...🙃🙃🙃😂😂😂😂😂😂😂😂
DeleteThis translation is funny..OMG
same here o Eka. Igbo girl that can't speak pim in Ibo. The yab no dey worry me again
DeleteNgwa Ndi be kee anyi o na agbotu na azu kwa azu na ndi otu igboist no na FB. Ga ka I gborie ndu nke uku..gwa zikwa Ndi ogbe unu nile ohh😊
DeleteEbe o bula m tinyere aka na afo so ihe oma. Jeso ekele m gi maka na afo agawabe agawa mana ngozi gi na eru ka mmiri.... Chukwu biko goziere m umunne m. Amen!
ReplyDeleteKay bee nwanne m,kedu ka ezi Na ulo gi mere
DeleteAmanda Nwanyi oma, ole otu į mere. Afö ga-a bürü anyi afo Ngozi na ihe oma na-aha Jesus Christ onyenwe anyi. Amen.
ReplyDeleteTriumphant Zion
Amen Na ekpere gi nwanne.
DeleteAdi m mma,ahu di onye obula mma
Ka olee ka isi ikwu.
ReplyDeleteUdo nke onye anyi, onye isuu nke ime enigwe ato, diri onye obula n'afo 2018.
Udo!
Daalu XP nwanyioma
DeleteNdi SDK blog, ekele mu unu o. Nwada Amanda ekele di kwara gi. I meela nke oma.
ReplyDeleteE, na afo gara aga. Chineke mekwara onwe ya afa, na ndu mu na ezi Na Ulo mu. E nwere onye anuru akuku ojoo banyere ya. Obi wee buru sia mu so paulina. Ekele diri ya bu Chukwu Okike.
Na nke bu oge mmeme ekere simesi...Ihe oriri doro, ihe onunu buru sia aturu tawa.
Na Eziokwu mu, Fa ncha bu olu aka Chineke.
A gakwara mu agbankwu na obodo di iche. Nke ikpeazu ngara bu na Uruagu. Mpiti Kwe kwara Ubochi Ahu. Nri Ukwa eji azu na anu okuko Choo nma, bu onye obula riwe mgbe ike ji gwugi. Ego bu na dollars. Chaaaaii. Ego na esi isi!
Oturu mu na anya mana Kam mu la pu sia okwu.
Ngwanu ka mu bia. Ka nnete ite mu si nyere na oku.
Ezigbo nwada Igbo, Chukwu gozie gi nwanne m.
DeleteDaalu Beloved. Chukwu gozie gi
DeleteNdi be anyi ekenee mu unu o. Nke onye chiri ya zere.
ReplyDeleteDaalu nwanne
DeleteDaalu nu umunnem, afo a ga- aka nke gara aga mma. O ga adiriri anyi ncha na mma n'afa Jisos, Amen. Stella nwanyi oma, nwunye Korkus, Chukwu gozie gi mmaji kwuru mmaji, iseeee!😘
ReplyDeleteDaalu nu umunnem, afo a ga- aka nke gara aga mma. O ga adiriri anyi ncha na mma n'afa Jisos, Amen. Stella nwanyi oma, nwunye Korkus, Chukwu gozie gi mmaji kwuru mmaji, iseeee!😘
ReplyDeleteIgbo kwenu oh! Mazi! Otutu oma! Unu emela akpa ole? So happy i was able to read this. 😉
ReplyDeleteIseeee!!!
ReplyDeleteNgwa Ndi be kee anyi o na agbotu na azu kwa azu na ndi otu igboist no na FB. Ga ka I gborie ndu nke uku..gwa zikwa Ndi ogbe unu nile ohh😊
ReplyDelete