Amanda biala kwa...oh ne kwokwu words with similar meanings...okwi hotara?...Eh hen!!!
IGBO KWEENU......YA!
IGBO KWEENU.......YA!
IGBO KWEZUONU....... ISEEE!!!!
Ndi be anyi ekele m unu,nke onye chiri ya zere. Abiala nu m ozo ka anyi nokonu suo asusu anyi bu igbo.
Unu mara na asusu igbo di iche iche,ya mere m ji si ka anyi tule isi okwu a bu MYIRI/MYIWERE.
Myiri bu okwu yiri ma o bu yitewere ibe ya na nghota. Ihe nkea putara bu na otu ihe nwere ike inwe otutu okwu eji mara ya.
Omumatu;
1. Abu : Ukwe
2. Abali : Anyasi, Uchichi
3.Ezu : Uzo, Iro, Okporo, Ama
4. Asampete : Mma, Apunanwu, Okauma
5. Efe ; Afe, Uwe,Njikwa
6. Nwata ; Nwa, Taata
7. Agha ; Ogu, Ogbaghara
8. Ebiri ; Ogbo
9. Ego ; Okpogho, Ncho-ncho
10. Anu ; Ntanta
11. Nsoala ; Aru
12. Ngwa-ngwa ; oso-oso, Osi-so
13. Agadi ; Okenye
Ngwanu,o buru na o nwere okwu ndi i mara nwere otu nghota bia gwa anyi ka anyi muta inugo?.
Daalu nu umunne m,o ka bukwa nwanne unu nwanyi BV Amanda Favour.
*Please no hating,if you want to dialogue in your native Language,send it in and those who Understand will take part in it.
Ndigbo ke ebe unu? Anamekele o
ReplyDeleteHahahaha😊,@miss Ess,Anyi na ekele kwa gi nne
DeleteOchi;amu
DeleteGini bu myiri mkpuruokwu ujo
Delete🚶🚶🚶🚶🚶
ReplyDeleteUna weldone
Hahaha swaggie,biko naghachite nne
DeleteAmanda nwanyi OMA!Daalu nne!
ReplyDeleteAmu,utu,ngbaduga
Ikpu,otele,Ike,ohu😁😁
Kam biakwanu ooo
Aturu muru ebule gba aka nwa
DeleteIhe obula bayere amu na otu na atogi bullshit
DeleteHahahaha😁 @sexy daddy,imebisigo nwoke a
DeleteDaalu nwanne m Nwoke
Creamy Ara gbagi dia!IBU onye Ara?Ebule ahu ragbuo GI onye iberibe😈😈
DeleteLol. Didn't understand everything but thanks to Google translate that immediately identified that the page was in Igbo and asked if I want it translated, I followed the gist small
ReplyDeleteHow do I translate?
DeleteAmanda nwa oma, dalu o. Odizim kam no na ala Igbo kita. Tinyelu na Stella na atabi ire ya na ebea. Ngwa kam tinye nkem.
ReplyDeleteIkpajika: Inwaka, igbaniana
Ibioma: Itiobi, imaku
Obi: Nkpu, Ngwuru
Isi: Isii (Ife rere ere)
ikpele: Ikpulu ukwu
Okenye: Agadi
Oji (black): Oji (kolanut)
Kam biakwa.
Nwunye G na Chike, kam rapulunu unu ogbo.
Ada Ada!,Ada eji eje mba ka ibu nwanne m .
DeleteKelere m nwa anyi na ndi be gi
Ada Ada!
DeleteAda be anyi!😘
Isi kpakoro gi onu
DeleteOfu;Mbu;Otu
ReplyDeleteOtu; Ikpu
ASo;Osiso (saliva)
Abu; Egwu
Ike;Otele
Sie;Wue (to cook)
Ekperima;onye ori
Mama;Nne
Papa,Nna
Ekenee mu gi Nwada Amanda!
Kedu nke ana-etu gi?
E tu o m gi Odiuko Na mba 1! 😂
Hahahaha hahahaha 😁 Nwumye G,Ekele m gi o!
DeleteAka m di n'elu o! 🙌🙌
O nwero kwa nke a na etu m mana m ga azabazi kwa nkea ituru m ugbua....hehehe
Daalu nwanne m nwanyi,kelere m ndi be gi
Nwunye G amu na ekene ooo
DeleteIma ihe ana ako. Nne ndewo
DeleteNwunye G ndewo nwanne mmadu.
DeleteNwada Amanda ikajara akaja.
Dali nu ndibeanyi ekenemunuo.
Just Krix!
Ndi nwe mmadu ekenee mu unu o!
DeleteOga Krix,Aku Na-esi obi Ike 1!
Amy,Odiuko Na mba Na sexy Daddy Onwa himself ekene mu unu o!
Ndi..... nri
ReplyDeleteNalu....... naru hahahahaha
otutuoma -...... ibolachi
Hahahaha😊,yori yori nwa
DeleteDaalu nwanne m
Hahahaha 😁 chineke!
ReplyDeleteStella kedu ihe idere ihea ?
Umunne m ngwanu,ka anyi suo igbo
Uwe-akwa,efe
ReplyDeleteNkwa-egwu
Sassy,sassy!, daalu Ada igbo. O tekwala m huru gi ebea, ama m na udo di?
DeleteAmanda Nwanne m Nwanyi,a di m no mma.Kedu k'imere nne m?
DeleteNice! Gini ka no 8 meani biko?
ReplyDeleteErmm, Can I think of any to add to d list atm? Hehehe!
Nwanne mmadu @Amanda Favour,
Oga dili gi nma na aga. Iseeeeeeee! Daalu rinne inugo. Ngwa nara nsusu😘😘😘 #IgboAmaka
Hahahahaha,sandy yo!
DeleteBiakwa bia tinye nke gi inugo?
8; iteghete,itenaani
DeleteGini bu myiri mkpuruokwu ujo na ukwu ike
Deleteike,: otu, ikpu
ReplyDeleteHahahaha @anon 13:28
DeleteIsi adighi gi mma
Amanda nwanyi oma imeela. Asusu Igbo amaka nke ukwuu. Mfuzikwa onye ma asu ya, obi anuli na akpa mu ofuma-ofuma.
ReplyDeleteEnwekwara ufodu omumaatu dika:
Agadi-Okenye,nne/nna ochie.
Okporo uzo- uzo asaa,uzo owerre wdg(wee diri gaba)
Asusu Igbo na ato ka mmanu aghu(honey)
Igbo kwezuonu!
Daalu rinne Ada Aguiyi
DeleteOnye oma o ga-adiri mma
Ezi nwanne Amanda Chi gozie gi nke ukwu.
ReplyDeleteUwe--efe, akwa, nwee
Daalu rinne Queen Amy
DeleteUna weldone, me from other tribe (southwest) wey marry una brother, how u wan make i understand?
ReplyDeleteAgam aguru unu abuoma 23 n'asusu igbo!
ReplyDeleteJehova bu onye nāzùm dika aguru, ó dighi ihe korom.
N'ebe ita nri nke ahihia ndu is oneme ka makpuru. N'akuku miri nke izu-ike ka ona edum nwayo.
Ona eweghachi nkpuru obim:Onedum n'uzo nile nke ezi omume n'ihi aha-ya.
Ozo, asi na mu eje ije na ndagwurugwu onyinyo onwu, agaghim atu egwu ihe ojo obula; n'ihi na gi onwegi nonyerem:
Ndele gi na nkpa n'aka gi,ya onwe ya n'akasim obi.
I nedo table n'usoro n'irum n'anya ndi nakpagbum: itewo isim mmanu; ikom bu iwebiga ihe oke.
Nani idi nma na eberegi gagbasom ubochi ndum nile: mgebikwa n'ulo Jehova ruo ogologo ubochi ndum nile. Amen
Just Krix!
Ukochukwu SDK BLOOGU,A na m ekele o! Onye oma 🙌
DeleteI si na Jehovah n'azu gi dika AGURU? Chai,o dikwanu mma??😂😂😂😂
DeleteNsusu - Nsutu - Mmicha = kiss
ReplyDeleteOtele - ike = bum bum
OTU - ikpu - ike = pussy
Bia chike, A ga m apia gi na sexy Daddy utari o, unu abuo emebisigo kwa...chei!
DeleteNnya-echi garaga
ReplyDeleteNwanyi-okpoho
Osia/onu uso-akpilinogonogo
Uku-orkpa
Pussu-bussu
Afele-efere
Li nni-ri nnri
Erm Amanda nna bia,let me come and be going,a tryigom
Hahahaha 😁 @Esther "itryigo" nne...😁
DeleteDaalu
Uwe - akwa = cloth.
ReplyDeleteIlo - mbala = compound
Chike,chike! Ekele m gi nwanne m nwoke
DeleteTeflon, na your turf be this
Deleteukwu/okpa
ReplyDeleteokporo/ama ocha/uzo oyibo
nne/mama
ka m biakwa
dalu nu o.
Daalu ozo di ora mma
DeleteNwanne nnwayi Amanda inaa gbali rinne, Ndewoooooooo, Chukwu Gozie gi😘😘😘
ReplyDeleteDaalu so ijay
DeletePan, efere, abuba
ReplyDeleteNwatakiri, oberenwa
Uri, egwu, nkwa, ukwe, abu
Otikpiri, mposi, lanu (toilet)
👏👏 Daalu
DeleteUtala - akpu = fufu
ReplyDeleteUgegbe - Ugogbe = mirror
Egwu - nkwa = music
ReplyDeleteEchi - ahu = body
Akpu ukwu - akpukpo ukwu = shoe
Igwe - Eze = King
ReplyDeleteOriaku - Nwunye - ogoli = wife
Di - Ji (Nsukka) = husband
Asa - Nma = beauty
ReplyDeleteUmu aka - umu azi - mmu aro = children
Ego - Ola ocha - okpoho =money
Nsoli - ila - ibonge - alikakwu = to sex
ReplyDeleteHahahaha,chike eeh!!!
DeleteAnyasi: uchichi, ndeli,...
ReplyDeleteEgo: okpogho, mma nwoke,...
Otu: otele, ike,....
Ila otu: ipia oku,ikwokirikwo..
Onye ochi: ekpelima, onye ohi,agu mbu.
Akwunakwuna: onye oku enu, okwu n'ilo,
Nsuko: okpako,...
Aids: obili na aja ocha, oria
mmenwu,..
Iro: okporo uzo, ama,...
Ima ura: ikpaka nti,..
chim-oma a.k.a. Miss Kapusu
Chim oma Daalu nwanne m nwanyi 👏
DeleteMu wa = ike m= ogwe m
ReplyDeleteDi=ji
Oro ma=epe
Oka=uko oro
Abacha =akpu nmiri
Daalu @AbaMade
DeleteOkwu
DeleteI'm adding a few I know to the original one posted.
ReplyDeleteNo 2. Nngede, enyashi
No 3. ezukwu, uzor
No 5. Èwò, Akwa
No 6. Igosi, nwata
No 12. Ozigbo, ozugbo
No 13. Ikei, egedi, agadi
Daalu @Aproko. Imeela nwanne m
DeleteNwada Amanda,Chukwu ga agozi gi na eke,orie,afor,nkwo. Iga adika echi maka na echi adighi agwu agwu....
ReplyDeleteDaalu so @nnukwu nwanyi
DeleteAmanda is Imo or Abia
ReplyDeleteStella, leave Igbo speaking alone, stick to your pidgin
nkea, ke,
Gini but myiwere okwu oroma
ReplyDelete